Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 21:7-9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ha kpụtara jakị ahụ na nwa ya, wụsa uwe elu ha n’elu ha, o wee nọrọ n’elu nwa jakị ahụ.+ 8 Ọtụtụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ gbasara uwe elu ha n’okporo ụzọ,+ ndị ọzọ egbute alaka osisi tụsa n’okporo ụzọ. 9 Ìgwè mmadụ ahụ, ma ndị na-aga ya n’ihu ma ndị na-eso ya n’azụ, nọ na-eti mkpu, sị: “Biko, zọpụta Nwa Devid!+ Onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova* bụ onye a gọziri agọzi!+ Biko, zọpụta ya, gị onye nọ ebe kacha elu!”+

  • Matiu 23:39
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 39 N’ihi na ana m asị unu, unu agaghị ahụ m malite ugbu a ruo mgbe unu ga-asị, ‘Onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova* bụ onye a gọziri agọzi.”’+

  • Mak 11:7-10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ha wee kpụtara Jizọs nwa jakị ahụ.+ Ha wụkwasịkwara uwe elu ha n’elu ya, ya anọrọ n’elu ya.+ 8 Ọtụtụ ndị gbasakwara uwe elu ha n’okporo ụzọ, ma ndị ọzọ si n’ọhịa gbute alaka osisi.+ 9 Ma ndị na-aga n’ihu ya ma ndị na-abịa n’azụ ya nọ na-eti mkpu, sị: “Biko, zọpụta ya!+ Onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ onye a gọziri agọzi!+ 10 Alaeze na-abịa abịa nke nna anyị Devid+ bụ ihe a gọziri agọzi! Biko, zọpụta ya, gị onye nọ n’ebe kacha elu!”

  • Luk 19:37, 38
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 37 Ozugbo o rutere nso n’okporo ụzọ e si aga Ugwu Oliv, ìgwè mmadụ niile na-eso ụzọ ya malitere iji oké olu na-aṅụrị ọṅụ ma na-eto Chineke maka ọrụ ebube niile ha hụrụ, 38 sị: “Onye ahụ nke na-abịa dị ka Eze n’aha Jehova* bụ onye a gọziri agọzi! Ka udo dịrị n’eluigwe, ka e tookwa Chineke onye nọ ebe kacha elu!”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya