Zekaraya 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Zayọn,* ṅụrịa nnukwu ọṅụ. Jeruselem,* tie mkpu mmeri. Lee! Eze gị na-abịakwute gị.+ Ọ bụ onye ezi omume. Ọ na-eweta nzọpụta.* Ọ dị umeala n’obi,+ ọ nọkwa n’elu jakị,N’elu nwa jakị,* nwa nne jakị mụrụ.+ Luk 1:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Onye a ga-abụ onye ukwu,+ a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kacha Elu.+ Jehova* bụ́ Chineke ga-enyekwa ya ocheeze nna ya bụ́ Devid.+
9 Zayọn,* ṅụrịa nnukwu ọṅụ. Jeruselem,* tie mkpu mmeri. Lee! Eze gị na-abịakwute gị.+ Ọ bụ onye ezi omume. Ọ na-eweta nzọpụta.* Ọ dị umeala n’obi,+ ọ nọkwa n’elu jakị,N’elu nwa jakị,* nwa nne jakị mụrụ.+
32 Onye a ga-abụ onye ukwu,+ a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kacha Elu.+ Jehova* bụ́ Chineke ga-enyekwa ya ocheeze nna ya bụ́ Devid.+