Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 7:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Gwakwa Devid ohu m, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Ị nọ na-edugharị ìgwè ewu na atụrụ ka ha na-ata ahịhịa,+ mụ abịa kpọrọ gị ka ị bụrụ onye ndú ndị m Izrel.+

  • 2 Samuel 7:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Mgbe ị nwụrụ,+ e liekwa gị otú e liri nna nna gị hà, m ga-echi nwa* gị, onye ị mụtara,* eze, ka ọ nọchie gị. M ga-emekwa ka alaeze ya sie ezigbo ike.+

  • Abụ Ọma 132:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  11 Jehova aṅụọrọla Devid iyi.

      Ọ ga-emezurịrị ihe o kwuru, sị:

      “M ga-eme ka otu n’ime ụmụ gị*

      Nọrọ n’ocheeze gị.+

  • Aịzaya 9:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 Ọchịchị ya ga-eru ebe niile.

      Udo agaghịkwa akwụsị ịdị+

      N’ocheeze Devid+ nakwa n’alaeze ya.

      A ga-eme ka alaeze ya sie ike+ ma dịgide

      Malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi,

      N’ihi na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi,+ na-emekwa ezi omume.+

      Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-eji ịnụ ọkụ n’obi mee ihe a.

  • Aịzaya 11:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Úkwù osisi Jesi+ ga-epu ome.+

      Ome+ nke si na mgbọrọgwụ ya pulite ga-amịkwa mkpụrụ.

  • Aịzaya 11:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 N’oge ahụ, mgbọrọgwụ Jesi+ ga-eguzo ọtọ bụrụ ihe na-agbara ndị dị iche iche àmà.+

      Mba dị iche iche ga-agakwuru ya ka o duzie ha.*+

      Ebe ọ na-anọ ezu ike ga-adịkwa ebube.

  • Jeremaya 23:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-eme ka e nwee eze, bụ́ onye ezi omume, nke ga-esi n’ezinụlọ* Devid.+ Ọ ga na-achị,+ na-egosi na ọ na-aghọta ihe, na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume n’ala a.+

  • Matiu 1:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 1 Akwụkwọ kọrọ akụkọ* banyere Jizọs Kraịst,* nwa Devid,+ nwa Ebreham:+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya