Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 45:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 Ọ bụ Chineke nyere gị ikike ịchị* ruo mgbe niile ebighị ebi.+

      Mkpanaka alaeze gị bụ mkpanaka ezi omume.*+

  • Aịzaya 32:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 A ga-enwe eze+ ọ ga-abụ, ya chịwa, onye ọ bụla ana-eme ezi omume,+

      A ga-enwekwa ndị isi ga na-ekpe ikpe ziri ezi ma ha chịwa.

  • Jeremaya 23:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-eme ka e nwee eze, bụ́ onye ezi omume, nke ga-esi n’ezinụlọ* Devid.+ Ọ ga na-achị,+ na-egosi na ọ na-aghọta ihe, na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume n’ala a.+

  • Ndị Hibru 1:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Ma o kwuru banyere Ọkpara ya, sị: “Ọ bụ Chineke nyere gị ikike ịchị*+ ruo mgbe niile ebighị ebi, mkpanaka Alaeze gị bụkwa mkpanaka ezi omume.*

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya