Mak 11:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọtụtụ ndị gbasakwara uwe elu+ ha n’okporo ụzọ, ma ndị ọzọ si n’ọhịa+ gbute alaka osisi.+