Matiu 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ihe ka ọtụtụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ gbasara uwe elu ha+ n’okporo ụzọ, ebe ndị ọzọ malitere igbute alaka osisi ma na-atụsa ha n’okporo ụzọ.+ Luk 19:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ka ọ na-aga,+ ha nọgidere na-agbasa uwe elu ha n’okporo ụzọ.+
8 Ihe ka ọtụtụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ gbasara uwe elu ha+ n’okporo ụzọ, ebe ndị ọzọ malitere igbute alaka osisi ma na-atụsa ha n’okporo ụzọ.+