Matiu 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ihe ka ọtụtụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ gbasara uwe elu ha+ n’okporo ụzọ, ebe ndị ọzọ malitere igbute alaka osisi ma na-atụsa ha n’okporo ụzọ.+ Mak 11:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọtụtụ ndị gbasakwara uwe elu+ ha n’okporo ụzọ, ma ndị ọzọ si n’ọhịa+ gbute alaka osisi.+
8 Ihe ka ọtụtụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ gbasara uwe elu ha+ n’okporo ụzọ, ebe ndị ọzọ malitere igbute alaka osisi ma na-atụsa ha n’okporo ụzọ.+