1 Ndị Eze 1:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 E mesịa, ndị ahụ niile gbagotere wee na-eso ya n’azụ, ha na-egbu ọjà,+ na-aṅụrịkwa oké ọṅụ,+ nke mere na ala+ gbabiri abụọ n’ihi mkpọtụ ha na-eme. Jọn 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ha chịịrị igu nkwụ+ gaa izute ya. Ha wee malite iti mkpu,+ sị: “Biko, zọpụta ya!+ Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ,+ bụ́ eze+ Izrel!”
40 E mesịa, ndị ahụ niile gbagotere wee na-eso ya n’azụ, ha na-egbu ọjà,+ na-aṅụrịkwa oké ọṅụ,+ nke mere na ala+ gbabiri abụọ n’ihi mkpọtụ ha na-eme.
13 ha chịịrị igu nkwụ+ gaa izute ya. Ha wee malite iti mkpu,+ sị: “Biko, zọpụta ya!+ Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ,+ bụ́ eze+ Izrel!”