2 Ndị Eze 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye ọ bụla n’ime ha wee mee ọsọ ọsọ chịrị uwe+ ya wụsa n’ebe ọ ga-azọkwasị ụkwụ n’ebe e si arịgo n’ebe ahụ, ha wee malite ịfụ opi,+ sị: “Jihu aghọwo eze!”+ Luk 19:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ka ọ na-aga,+ ha nọgidere na-agbasa uwe elu ha n’okporo ụzọ.+
13 Onye ọ bụla n’ime ha wee mee ọsọ ọsọ chịrị uwe+ ya wụsa n’ebe ọ ga-azọkwasị ụkwụ n’ebe e si arịgo n’ebe ahụ, ha wee malite ịfụ opi,+ sị: “Jihu aghọwo eze!”+