Ọpụpụ 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jaa* bụ ike m na ume m, n’ihi na ọ na-azọpụta m.+ Onye a bụ Chineke m. M ga-eto ya.+ Ọ bụ Chineke nke nna m,+ m ga-ajakwa ya mma.+ Aịzaya 25:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Jehova, ị bụ Chineke m. Ana m eto gị, na-etokwa aha gị,N’ihi na i meela ihe ndị dị ebube,+Ihe ndị i bu n’obi ime kemgbe oge ochie.+ I meela ihe i kwuru,+ gosikwa na e kwesịrị ịtụkwasị gị obi.
2 Jaa* bụ ike m na ume m, n’ihi na ọ na-azọpụta m.+ Onye a bụ Chineke m. M ga-eto ya.+ Ọ bụ Chineke nke nna m,+ m ga-ajakwa ya mma.+
25 Jehova, ị bụ Chineke m. Ana m eto gị, na-etokwa aha gị,N’ihi na i meela ihe ndị dị ebube,+Ihe ndị i bu n’obi ime kemgbe oge ochie.+ I meela ihe i kwuru,+ gosikwa na e kwesịrị ịtụkwasị gị obi.