Ọnụ Ọgụgụ 15:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 ‘Unu ga-adụnye ihe ahụ dị yọrị yọrị ka unu na-ahụ ya wee na-echeta ihe niile Jehova nyere n’iwu ma na-eme ha.+ Unu esokwala obi unu na anya unu, bụ́ ihe ndị na-eme ka unu kpaa àgwà ka ndị akwụna hapụ m fewe chi ọzọ.+ Ilu 4:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ka anya gị dịrị n’ebe ị na-aga,Na-elekwa anya n’ebe ị na-aga.+ Ilu 23:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Adọgbula onwe gị n’ọrụ ka ị kpata akụ̀.+ Kwụsị ime otú ahụ, kama gosi na ị na-aghọta ihe.* 5 I lee ya anya, ị ga-ahụ na ọ dịghịzi+N’ihi na ọ ga-epu nku ka ugo fega na mbara igwe.+
39 ‘Unu ga-adụnye ihe ahụ dị yọrị yọrị ka unu na-ahụ ya wee na-echeta ihe niile Jehova nyere n’iwu ma na-eme ha.+ Unu esokwala obi unu na anya unu, bụ́ ihe ndị na-eme ka unu kpaa àgwà ka ndị akwụna hapụ m fewe chi ọzọ.+
4 Adọgbula onwe gị n’ọrụ ka ị kpata akụ̀.+ Kwụsị ime otú ahụ, kama gosi na ị na-aghọta ihe.* 5 I lee ya anya, ị ga-ahụ na ọ dịghịzi+N’ihi na ọ ga-epu nku ka ugo fega na mbara igwe.+