Abụ Ọma 119:158 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 158 M kpọrọ ndị na-aghọ aghụghọ asị nke ukwuuMaka na ha anaghị eme ihe i kwuru.+ Abụ Ọma 139:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova, ọ̀ bụ na mụ akpọghị ndị kpọrọ gị asị asị,+Na-asọkwa ndị na-enupụrụ gị isi oyi?+ Ilu 28:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị na-anaghị edebe iwu na-eto onye ajọ omume,Ma ndị na-edebe iwu na-akpọ ha asị.+