2 Ihe E Mere 19:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ gakwuuru Eze Jehoshafat, sị ya: “Ì kwesịrị ịna-enyere ndị ajọ omume aka,+ hụkwa ndị kpọrọ Jehova asị n’anya?+ Jehova na-ewere gị iwe maka ihe a i mere. 2 Ndị Kọrịnt 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Unu na ndị na-ekweghị ekwe ekekọtala onwe unu,+ n’ihi na unu na ha abụghị otu. Gịnị jikọrọ ezi omume na mmebi iwu?+ Gịnịkwa jikọrọ ìhè na ọchịchịrị?+
2 Jihu+ nwa Hanenaị+ onye ọhụụ gakwuuru Eze Jehoshafat, sị ya: “Ì kwesịrị ịna-enyere ndị ajọ omume aka,+ hụkwa ndị kpọrọ Jehova asị n’anya?+ Jehova na-ewere gị iwe maka ihe a i mere.
14 Unu na ndị na-ekweghị ekwe ekekọtala onwe unu,+ n’ihi na unu na ha abụghị otu. Gịnị jikọrọ ezi omume na mmebi iwu?+ Gịnịkwa jikọrọ ìhè na ọchịchịrị?+