2 Ndị Eze 10:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 gwakwa ya, sị: “Soro m gaa ka ị hụ na anaghị m agbachi ndị na-enupụrụ Jehova isi nkịtị.”*+ Jihu wee buru ya n’ụgbọ ịnyịnya agha ya na-aga. Abụ Ọma 69:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihe gbasara ụlọ gị na-anụ m ọkụ n’obi.+ Ọ bụ m ka ndị na-akparị gị kparịrị.+ Jọn 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ndị na-eso ụzọ ya wee cheta na e dere, sị: “Ihe gbasara ụlọ gị ga na-anụ m ọkụ n’obi.”+
16 gwakwa ya, sị: “Soro m gaa ka ị hụ na anaghị m agbachi ndị na-enupụrụ Jehova isi nkịtị.”*+ Jihu wee buru ya n’ụgbọ ịnyịnya agha ya na-aga.