Abụ Ọma 63:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M ga-eji ọnụ m bụkuo gị abụ otuto, jirikwa ọṅụ too gị,N’ihi na ihe kacha mma i nyere m juru m* afọ.+ Abụ Ọma 71:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Chineke, ị na-akụziri m ihe kemgbe m bụ nwata.+ Ruo ugbu a, m ka na-akọ banyere ọrụ ndị dị ebube ị na-arụ.+ Abụ Ọma 145:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha ga-eto gị mgbe ha na-echeta ọtụtụ ihe ọma ndị ị na-eme,+Ha ga-etikwa mkpu ọṅụ maka na ị bụ onye ezi omume.+
5 M ga-eji ọnụ m bụkuo gị abụ otuto, jirikwa ọṅụ too gị,N’ihi na ihe kacha mma i nyere m juru m* afọ.+
17 Chineke, ị na-akụziri m ihe kemgbe m bụ nwata.+ Ruo ugbu a, m ka na-akọ banyere ọrụ ndị dị ebube ị na-arụ.+
7 Ha ga-eto gị mgbe ha na-echeta ọtụtụ ihe ọma ndị ị na-eme,+Ha ga-etikwa mkpu ọṅụ maka na ị bụ onye ezi omume.+