11 “‘“Mgbe ị nwụrụ, e liekwa gị otú e liri nna nna gị hà, m ga-echi otu n’ime ụmụ gị, onye ị mụtara, eze, ka ọ nọchie gị.+ M ga-emekwa ka alaeze ya sie ezigbo ike.+ 12 Ọ bụ ya ga-arụrụ m ụlọ.+ M ga-emekwa ka ocheeze ya sie ezigbo ike ruo mgbe ebighị ebi.+