Abụ Ọma 132:8, 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova, biko, bilie ka gị na igbe ọgbụgba ndụ nke na-egosi na ị dị ike+Bata n’ebe ị na-anọ ezu ike.+ 9 Ka ndị nchụàjà gị yiri ezi omume ka uwe. Ka ndị jisiri gị aka ike tiekwa mkpu ọṅụ.
8 Jehova, biko, bilie ka gị na igbe ọgbụgba ndụ nke na-egosi na ị dị ike+Bata n’ebe ị na-anọ ezu ike.+ 9 Ka ndị nchụàjà gị yiri ezi omume ka uwe. Ka ndị jisiri gị aka ike tiekwa mkpu ọṅụ.