Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Nehemaya 2:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 M wee sị eze: “Eze, ị ga-adị ogologo ndụ. Gịnị mere ihu m agaghị agbarụ agbarụ ebe ọ bụ na e bibiri obodo m, bụ́ ebe e liri nna nna m hà, gbaakwa ọnụ ụzọ ámá ya niile ọkụ?”+

  • Abụ Ọma 84:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 Ịga n’ogige ụlọ Jehova+

      Na-agụsi m* agụụ ike.

      Ọ gụkatala m ike agwụ m.

      Eji m obi m niile na ike m niile na-eti mkpu ọṅụ n’ihu Chineke dị ndụ.

  • Abụ Ọma 102:13, 14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 N’eziokwu, ị ga-ebili meere Zayọn ebere,+

      N’ihi na oge ị ga-emere ya amara eruola.+

      Oge a kara aka eruola.+

      14 N’ihi na ndị ohu gị ejighị nkume ndị e ji rụọ ya egwu egwu,+

      Ha nwekwara mmasị n’ájá ya.+

  • Aịzaya 62:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 62 Agaghị m agbachi nkịtị n’ihi Zayọn.+

      Agaghịkwa m anọ jii n’ihi Jeruselem,

      Ruo mgbe ezi omume ya malitere inwu ka ìhè,+

      Nzọpụta ya ana-enwukwa ka ọwa a mụnyere ọkụ.+

  • Jeremaya 51:50
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 50 Ndị gbanahụrụ mma agha, na-aganụ. Unu eguzola otu ebe.+

      Nọrọnụ ebe dị anya cheta Jehova.

      Ka Jeruselem batakwa unu n’obi.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya