1 Ndị Eze 8:58 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 58 Ya mee ka obi anyị dịrị ebe ọ nọ,+ ka anyị nwee ike na-eso ụzọ ya niile, na-eme ihe ndị o kpebiri, na-edebe iwu ya, na-emekwa ihe ndị o kwuru, bụ́ ihe ndị ọ gwara nna nna anyị hà ka ha na-eme. Abụ Ọma 119:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Mee ka obi m dịrị n’ihe ndị ị na-echetara m,Ọ bụghị n’ihe ga-abara naanị m uru.*+
58 Ya mee ka obi anyị dịrị ebe ọ nọ,+ ka anyị nwee ike na-eso ụzọ ya niile, na-eme ihe ndị o kpebiri, na-edebe iwu ya, na-emekwa ihe ndị o kwuru, bụ́ ihe ndị ọ gwara nna nna anyị hà ka ha na-eme.