9 N’ihi na ọ bụrụ na unu alọghachikwute Jehova, ndị dọọrọ ụmụnne unu na ụmụ unu n’agha ga-emere ha ebere.+ Ha ga-ahapụkwa ha ka ha lọta n’ala a,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu nwere ọmịiko, na-emekwa ebere.+ Ọ gaghịkwa agbakụta unu azụ ma unu lọghachikwute ya.”+