Abụ Ọma 104:27, 28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ha niile na-eche gịKa i nye ha ihe ha ga-eri n’oge kwesịrị ekwesị.+ 28 Ihe ị na-enye ha ka ha na-eri.+ Ọ bụrụ na ị saghee aka gị, ha na-enweta ihe ọma na-ezuru ha.+ Abụ Ọma 107:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na o nyela ndị mmiri na-agụ mmiri. O jirikwala ihe ọma dị iche iche nyejuo ndị* agụụ na-agụ afọ.+ Abụ Ọma 132:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Ebe a bụ ebe m ga-anọ na-ezu ike ruo mgbe ebighị ebi. Ọ bụ ebe a ka m ga-ebi+ n’ihi na ọ bụ ihe m chọrọ. 15 M ga-eji ihe oriri gọzie obodo a. M ga-eji achịcha nyejuo ndị ogbenye bi na ya afọ.+
27 Ha niile na-eche gịKa i nye ha ihe ha ga-eri n’oge kwesịrị ekwesị.+ 28 Ihe ị na-enye ha ka ha na-eri.+ Ọ bụrụ na ị saghee aka gị, ha na-enweta ihe ọma na-ezuru ha.+
9 N’ihi na o nyela ndị mmiri na-agụ mmiri. O jirikwala ihe ọma dị iche iche nyejuo ndị* agụụ na-agụ afọ.+
14 “Ebe a bụ ebe m ga-anọ na-ezu ike ruo mgbe ebighị ebi. Ọ bụ ebe a ka m ga-ebi+ n’ihi na ọ bụ ihe m chọrọ. 15 M ga-eji ihe oriri gọzie obodo a. M ga-eji achịcha nyejuo ndị ogbenye bi na ya afọ.+