Abụ Ọma 91:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ ga-akpọ m, m ga-azakwa ya.+ M ga-anọnyere ya n’oge ọ na-ata ahụhụ.+ M ga-anapụta ya ma mee ka ọ dị ebube. 16 M ga-eme ka ọ dị ogologo ndụ,+M ga-emekwa ka ọ hụ otú m ga-esi azọpụta ya.”+
15 Ọ ga-akpọ m, m ga-azakwa ya.+ M ga-anọnyere ya n’oge ọ na-ata ahụhụ.+ M ga-anapụta ya ma mee ka ọ dị ebube. 16 M ga-eme ka ọ dị ogologo ndụ,+M ga-emekwa ka ọ hụ otú m ga-esi azọpụta ya.”+