Ndị Ikpe 10:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma unu hapụrụ m fewe chi dị iche iche.+ Ọ bụ ya mere na agaghị m azọpụta unu ọzọ.+ 14 Gakwurunụ chi ndị ahụ unu họọrọ, rịọkwanụ ha ka ha nyere unu aka.+ Ka ha zọpụta unu ugbu a unu na-ata ahụhụ.”+
13 Ma unu hapụrụ m fewe chi dị iche iche.+ Ọ bụ ya mere na agaghị m azọpụta unu ọzọ.+ 14 Gakwurunụ chi ndị ahụ unu họọrọ, rịọkwanụ ha ka ha nyere unu aka.+ Ka ha zọpụta unu ugbu a unu na-ata ahụhụ.”+