Luk 4:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ha niile wee malite ikwu okwu ọma banyere ya. Otú o si na-ekwu okwu na-eru ha n’obi tụkwara ha n’anya,+ ha ana-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwa Josef?”+ Ndị Kọlọsi 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ka okwu unu na-atọ ụtọ mgbe niile ka ihe e tinyere nnu.+ Ọ ga-eme ka unu mara otú unu ga-esi azaghachi onye ọ bụla.+
22 Ha niile wee malite ikwu okwu ọma banyere ya. Otú o si na-ekwu okwu na-eru ha n’obi tụkwara ha n’anya,+ ha ana-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwa Josef?”+
6 Ka okwu unu na-atọ ụtọ mgbe niile ka ihe e tinyere nnu.+ Ọ ga-eme ka unu mara otú unu ga-esi azaghachi onye ọ bụla.+