13 “Unu bụ nnu+ nke ụwa. Ma ọ bụrụ na nnu anaghịzi atọ ka nnu, olee otú a ga-esi mee ka ọ tọwakwa ka nnu? E nweghịkwa ike iji ya mee ihe ọ bụla ma ọ́ bụghị ịwụfu ya n’èzí+ ka ndị mmadụ zọọ ya ụkwụ.
50 Nnu dị mma. Ma, ọ bụrụ na nnu anaghịzi atọ ka nnu, gịnị ka unu ga-eji mee ka ọ tọwakwa ka nnu?+ Nweenụ nnu n’ime onwe unu.+ Unu na ibe unu na-adị n’udo.”+