Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 39:10-12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Kwa ụbọchị, nwaanyị ahụ na-enye Josef nsogbu, ma Josef ekweghị ka ya na ya dinaa ma ọ bụ ka ya na ya nọrọ. 11 Otu ụbọchị, Josef banyere n’ụlọ ka ọ rụọ ọrụ ya, ma e nweghị otu onye n’ime ndị na-eje ozi n’ụlọ ahụ nọ n’ụlọ. 12 Nwaanyị ahụ jidere ya n’uwe, sị ya: “Ka mụ na gị dinaa!” Ma Josef hapụụrụ ya uwe ya gbapụ n’èzí.

  • Ilu 6:23, 24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 N’ihi na ntụziaka bụ ọkụ e ji ahụ ụzọ.*+

      Iwu* bụ ìhè,+

      Mba a bara iji dọọ mmadụ aka ná ntị ga-emekwa ka mmadụ dị ndụ.+

      24 Ha ga-echebe gị ka ị ghara ịdaba n’aka nwaanyị ọjọọ,+

      Ka nwaanyị na-akwa iko* ghara iji ire ụtọ rata gị.+

  • Ilu 7:4, 5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 Gwa amamihe, sị: “Ị bụ nwanne m nwaanyị,”

      Gwakwa nghọta, sị: “Ị bụ onye ikwu m,”

       5 Ka o wee chebe gị ka ị ghara ịdaba n’aka nwaanyị na-ebi ndụ rụrụ arụ,*+

      N’aka nwaanyị na-akwa iko,* ka ọ ghara iji ire ụtọ ya rata gị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya