Abụ Ọma 37:25, 26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 E nwere mgbe m bụ nwata. Ma ugbu a, abụzi m agadi. Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ezi omume ọ bụla,+Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.*+ 26 Ọ na-eji obi ya niile agbazinye ihe,+A ga-agọzikwa ụmụ ya.
25 E nwere mgbe m bụ nwata. Ma ugbu a, abụzi m agadi. Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ezi omume ọ bụla,+Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.*+ 26 Ọ na-eji obi ya niile agbazinye ihe,+A ga-agọzikwa ụmụ ya.