Ilu 23:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Adọgbula onwe gị n’ọrụ ka ị kpata akụ̀.+ Kwụsị ime otú ahụ, kama gosi na ị na-aghọta ihe.* 5 I lee ya anya, ị ga-ahụ na ọ dịghịzi+N’ihi na ọ ga-epu nku ka ugo fega na mbara igwe.+ Matiu 6:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Kwụsịnụ ịkpakọtara onwe unu akụ̀ n’ụwa,+ ebe ọ ga-ata nchara, egu* erichapụkwa ya, ebe ndị ohi na-abanye zuo ohi.
4 Adọgbula onwe gị n’ọrụ ka ị kpata akụ̀.+ Kwụsị ime otú ahụ, kama gosi na ị na-aghọta ihe.* 5 I lee ya anya, ị ga-ahụ na ọ dịghịzi+N’ihi na ọ ga-epu nku ka ugo fega na mbara igwe.+
19 “Kwụsịnụ ịkpakọtara onwe unu akụ̀ n’ụwa,+ ebe ọ ga-ata nchara, egu* erichapụkwa ya, ebe ndị ohi na-abanye zuo ohi.