22 Ma nke ahụ a ghara n’ebe ogwu juru bụ onye na-anụ okwu ahụ, ma nchegbu nke oge a*+ na akụnụba nke na-aghọgbu ndị mmadụ na-akpagbu okwu ahụ, okwu ahụ aghara ịmị mkpụrụ.+
3 Ọlaedo unu na ọlaọcha unu ataala nchara. Nchara a ha tara ga-egosi ihe ọjọọ unu na-eme. Ọ ga-alakwa unu n’iyi. Ihe unu kpakọtara ga-adịkwa ka ọkụ n’oge ikpeazụ.+