-
Abụ Ọma 4:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 I meela ka ọṅụ ju m obi
Karịa ọṅụ ndị mmadụ na-enwe mgbe ha nwetara ọka na mmanya ọhụrụ buru ibu n’ubi ha.