Jenesis 8:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Malite ugbu a gawa, e nweghị mgbe a ga-akwụsị inwe oge ịgha mkpụrụ na oge iwe ihe ubi n’ụwa, nakwa oge oyi na oge okpomọkụ, oge ọkọchị na oge udu mmiri, nakwa ehihie na abalị.”+ Ekliziastis 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Otu ọgbọ na-agafe, ọgbọ ọzọ na-abịakwa,Ma ụwa na-adịru mgbe ebighị ebi.+
22 Malite ugbu a gawa, e nweghị mgbe a ga-akwụsị inwe oge ịgha mkpụrụ na oge iwe ihe ubi n’ụwa, nakwa oge oyi na oge okpomọkụ, oge ọkọchị na oge udu mmiri, nakwa ehihie na abalị.”+