Ilu 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ ka mma mmadụ ịda ogbenye ma na-eme ihe dị mma+Kama mmadụ ga-abụ onye nzuzu na onye ụgha.+ Ilu 28:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye dara ogbenye ma na-akwụwa aka ọtọKa ọgaranya nke na-anaghị akwụwa aka ọtọ mma.+ Ilu 28:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Onye ndú nke na-enweghị uche na-emegbu ndị ọ na-edu,+Ma onye kpọrọ uru e ji aghụghọ erite asị ga-adịte ndụ aka.+
16 Onye ndú nke na-enweghị uche na-emegbu ndị ọ na-edu,+Ma onye kpọrọ uru e ji aghụghọ erite asị ga-adịte ndụ aka.+