Aịzaya 40:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mba niile dị ka ihe na-adịghị adị n’anya ya.+ Ọ na-ewere ha ka ihe na-enweghị ihe ha bụ na ihe efu.+ Aịzaya 60:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mba ọ bụla na alaeze ọ bụla na-agaghị ejere gị ozi ga-ala n’iyi. A ga-alakwa mba ndị ahụ n’iyi kpamkpam.+
17 Mba niile dị ka ihe na-adịghị adị n’anya ya.+ Ọ na-ewere ha ka ihe na-enweghị ihe ha bụ na ihe efu.+
12 Mba ọ bụla na alaeze ọ bụla na-agaghị ejere gị ozi ga-ala n’iyi. A ga-alakwa mba ndị ahụ n’iyi kpamkpam.+