Aịzaya 41:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ihere ga-eme ndị niile na-ewesa gị iwe. A ga-emechukwa ha ihu.+ M ga-ala ndị na-alụso gị agha n’iyi. Ha agaghịzi adị.+ 12 Ị ga-achọ ndị na-alụso gị agha, ma ị gaghị ahụ ha. Ndị na-alụso gị agha ga-adị ka ihe na-adịghị adị na ihe efu.+
11 Ihere ga-eme ndị niile na-ewesa gị iwe. A ga-emechukwa ha ihu.+ M ga-ala ndị na-alụso gị agha n’iyi. Ha agaghịzi adị.+ 12 Ị ga-achọ ndị na-alụso gị agha, ma ị gaghị ahụ ha. Ndị na-alụso gị agha ga-adị ka ihe na-adịghị adị na ihe efu.+