Aịzaya 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Unu ga-ata ahụhụ, unu mba na-eme mmehie,+Ndị mmehie na-anyịgbu,Ndị na-eme ihe ọjọọ, ndị rụkwara arụ. Unu hapụrụ Jehova.+ Unu akparịala Onye Nsọ Izrel,Gbakụtakwa ya azụ. Aịzaya 30:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na ha bụ ndị na-enupụ isi,+ ụmụ na-aghọ aghụghọ,+Ụmụ na-achọghị ịnụ iwu* Jehova.+
4 Unu ga-ata ahụhụ, unu mba na-eme mmehie,+Ndị mmehie na-anyịgbu,Ndị na-eme ihe ọjọọ, ndị rụkwara arụ. Unu hapụrụ Jehova.+ Unu akparịala Onye Nsọ Izrel,Gbakụtakwa ya azụ.