Aịzaya 49:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị eze ga na-elekọta gị.+ Ada ndị eze ga-abụkwa ụmụ nwaanyị na-ejere gị ozi. Ha ga-ehulata ala kpọọrọ gị isiala.+ Ha ga-edo onwe ha n’okpuru gị.*+ Ị ga-amarakwa na abụ m Jehova. A gaghị emenye ndị tụkwasịrị m obi ihere.”+ Aịzaya 60:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 A ga-eghewe ọnụ ụzọ ámá gị niile oghe mgbe niile.+ A gaghị emechi ha emechi, ma n’ehihie ma n’abalị,Ka e wee na-ebutere gị akụ̀ mba dị iche iche,Ndị eze ha ga-ebutekwa ụzọ.+
23 Ndị eze ga na-elekọta gị.+ Ada ndị eze ga-abụkwa ụmụ nwaanyị na-ejere gị ozi. Ha ga-ehulata ala kpọọrọ gị isiala.+ Ha ga-edo onwe ha n’okpuru gị.*+ Ị ga-amarakwa na abụ m Jehova. A gaghị emenye ndị tụkwasịrị m obi ihere.”+
11 A ga-eghewe ọnụ ụzọ ámá gị niile oghe mgbe niile.+ A gaghị emechi ha emechi, ma n’ehihie ma n’abalị,Ka e wee na-ebutere gị akụ̀ mba dị iche iche,Ndị eze ha ga-ebutekwa ụzọ.+