Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 61:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova

      Ga-eme ka mba niile na-eme ezi omume,+ na-etokwa ya.+

      Ọ ga-eme ihe ndị a otú ahụ ala si eme ka mkpụrụ puo

      Nakwa otú ahụ ubi si eme ka ihe a kụrụ na ya puo.

  • Jeremaya 33:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ịnụ aha obodo a ga-eme ka m na-enwe aṅụrị. M ga-emekwa ka mba niile n’ụwa, ndị ga-anụ gbasara ihe ọma niile m na-emere ndị m,+ too m ma sọpụrụ m. Ha ga-atụ ụjọ, maakwa jijiji+ n’ihi ihe ọma niile m ga-emere ndị bi na ya na udo m ga-eme ka ọ dịrị na ya.’”+

  • Zefanaya 3:19, 20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 N’oge ahụ, m ga-emesi ndị niile na-emegbu unu ike.+

      M ga-azọpụtakwa onye na-ete ụkwụ.+

      M ga-akpọkọtakwa ndị a chụsara achụsa.+

      M ga-eme ka a na-eto ha, aha ha ana-edekwa ude

      N’ala niile e menyere ha ihere.

      20 N’oge ahụ, m ga-akpọlata unu.

      N’oge ahụ, m ga-akpọkọta unu.

      Mgbe m ga-eme ka ndị unu a dọọrọ n’agha lọta,

      M ga-eme ka aha unu na-ede ude, meekwa ka a na-eto unu+ n’ihu ndị niile nọ n’ụwa. Unu ga-ahụ ka ihe a na-eme.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya