Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 26:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 M ga-eme ka e jiri mma agha bibie obodo unu dị iche iche+ nakwa ebe ndị unu na-anọ efe ofufe. Agaghịkwa m anụrụ ísì si n’àjà na-esi ísì ọma* unu na-achụ.

  • Aịzaya 1:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Jehova kwuru, sị: “Olee uru ọtụtụ àjà unu na-achụ baara m?+

      Àjà a na-esu ọkụ unu ji ebule achụrụ m+ nakwa nke unu ji abụba anụmanụ ndị ọzọ kacha mma achụrụ m+ agbụla m.

      Ọbara+ oké ehi+ na nke nwa atụrụ na nke ewu+ anaghịkwa atọ m ụtọ.

  • Jeremaya 15:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Jehova wee sị m: “Ọ bụrụgodị na Mosis na Samuel dị ndụ taa na-arịọchitere ndị a arịrịọ,+ agaghị m emere ha ebere.* Ka a chụpụ ha n’ihu m. Ka a hapụkwa ha ka ha pụọ.

  • Ezikiel 24:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 “‘Ọ bụ omume rụrụ arụ ị na-eme mere i ji bụrụ onye na-adịghị ọcha.+ M gbara mbọ ka m mee ka ị dị ọcha, ma, ị kwụsịghị ihe ndị ahụ mere ka ị ghara ịdị ọcha. Ị gaghị adị ọcha ruo mgbe iwe m na-ewesa gị dajụrụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya