-
Ezikiel 7:12, 13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ụbọchị na oge ihe a ga-eme ga-eru. Ka onye na-azụ ihe ghara ịṅụrị ọṅụ, ka onye na-ere ihe ghara iruwe uju, n’ihi na m ga-ewesa ha niile ezigbo iwe.*+ 13 N’ihi na onye rere ala agaghị alaghachi n’ala o rere, ọ bụrụgodị na ọ ka nọ ndụ, maka na ọhụụ a bụ gbasara ihe ga-eme mmadụ niile. E nweghị onye ga-alọghachi. E nweghịkwa onye ga-azọli onwe ya ndụ n’ihi mmehie o mere.
-