Ndị Efesọs 2:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi ya, unu abụghịzi ndị mbịarambịa na ndị mba ọzọ,+ kama unu na ndị nsọ bụ ụmụ amaala,+ unu sokwa n’ezinụlọ Chineke.+ 20 A rụkwasịkwara unu n’elu ntọala, nke bụ́ ndịozi na ndị amụma,+ ebe Kraịst Jizọs bụ nkume ji ụlọ e ji tọọ ntọala.+
19 N’ihi ya, unu abụghịzi ndị mbịarambịa na ndị mba ọzọ,+ kama unu na ndị nsọ bụ ụmụ amaala,+ unu sokwa n’ezinụlọ Chineke.+ 20 A rụkwasịkwara unu n’elu ntọala, nke bụ́ ndịozi na ndị amụma,+ ebe Kraịst Jizọs bụ nkume ji ụlọ e ji tọọ ntọala.+