33 otú ahụ e dere, sị: “Lee, ana m adọnye otu nkume+ na-akpọbi ndị mmadụ ụkwụ nakwa otu oké nkume na-akpasu ndị mmadụ iwe* na Zayọn, ma e nweghị onye nwere okwukwe na ya a ga-emechu ihu.”+
6 N’ihi na e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Ana m adọnye otu nkume na Zayọn. Ọ bụ nkume a họọrọ, nkume ji ụlọ, nke dị oké ọnụ e ji tọọ ntọala. E nweghịkwa onye nwere okwukwe na ya a ga-emechu ihu.”*+