-
Jeremaya 17:5, 6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Jehova kwuru, sị:
“Onye tụkwasịrị mmadụ nkịtị obi,+
Onye ji ike mmadụ nwee nchekwube,+
Onye obi ya na-adịghịzi n’ebe Jehova nọ, a ga-abụ ya ọnụ.
6 Ọ ga-adị ka osisi naanị ya dị n’ọzara.
Ihe ọma agaghị eru ya aka.
Kama, ọ ga-ebi n’ebe kpọrọ nkụ n’ala ịkpa,
N’ala bụ́ nnu nnu nke ọ na-enweghị onye ga-ebili na ya.
-