Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 72:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 72 Chineke, biko, mee ka eze mara ihe ndị i kpebiri,

      Meekwa ka nwa eze mara ezi omume ị na-eme.+

  • Abụ Ọma 72:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 Ọ ga-enwe ndị ọ na-achị* malite n’oké osimiri ruo n’oké osimiri,

      Malitekwa n’Osimiri Yufretis ruo n’ebe niile ụwa sọtụrụ.+

  • Abụ Ọma 86:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 Jehova, mba niile i kere

      Ga-abịa kpọọrọ gị isiala,+

      Ha ga-etokwa aha gị.+

  • Maịka 4:1-3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 N’oge ikpeazụ,

      Ugwu nke ụlọ Jehova dị n’elu ya+

      Ga-akwụsi ike n’ebe dị elu karịa ugwu ukwu niile.

      A ga-ebulikwa ya ka ọ dị elu karịa ugwu nta niile.

      Ndị dị iche iche ga-enurukwa na-agbago na ya.+

       2 Ọtụtụ mba ga-ejekwa, sị:

      “Bịanụ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova,

      Gbagookwa n’ụlọ Chineke Jekọb.+

      Ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya.

      Anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.”

      N’ihi na a ga-esi na Zayọn nye iwu,*

      Sikwa na Jeruselem kwuo ihe Jehova kwuru.

       3 Ọ ga-ekpere ọtụtụ ndị ikpe,+

      Doziekwara mba ndị siri ike, ndị dị n’ebe dị anya, okwu ha.

      Ha ga-akpụgharị mma agha ha ka ha bụrụ mma ogè,

      Kpụgharịakwa ube ha ka ha bụrụ mma e ji akwa osisi.+

      Mba agaghị eweli mma agha lụso mba ọzọ agha.

      Ha agaghịkwa amụ otú e si alụ agha.+

  • Hagaị 2:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 “Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, ‘M ga-eme ka mba niile maa jijiji. Ihe ndị bara ezigbo uru* nke mba niile ga-abata.+ M ga-emekwa ka ebube m jupụta n’ụlọ a.’+

  • Ọrụ Ndịozi 10:34, 35
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 34 Pita wee sị: “O doola m nnọọ anya na Chineke anaghị ele mmadụ anya n’ihu.+ 35 Kama ná mba ọ bụla, ọ na-anabata onye na-atụ egwu ya, nke na-emekwa ihe dị mma.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya