Jeremaya 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova kwuru, sị: “Onye tụkwasịrị mmadụ nkịtị obi,+Onye ji ike mmadụ nwee nchekwube,+Onye obi ya na-adịghịzi n’ebe Jehova nọ, a ga-abụ ya ọnụ. Abụ Ákwá 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Anyị atụkatala anya ka e nyere anyị aka, anya akpọọ anyị. E nweghị onye nyeere anyị aka.+ Mba anyị nọ na-atụsi anya ike ka ha nyere anyị aka azọpụtalighị anyị.+ Ezikiel 17:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ìgwè ndị agha Fero niile agaghị enyere eze Juda aka ọ bụla+ mgbe ndị agha Babịlọn ga-eji ájá rụọ mgbidi siri ike iji nọchibido obodo a.
5 Jehova kwuru, sị: “Onye tụkwasịrị mmadụ nkịtị obi,+Onye ji ike mmadụ nwee nchekwube,+Onye obi ya na-adịghịzi n’ebe Jehova nọ, a ga-abụ ya ọnụ.
17 Anyị atụkatala anya ka e nyere anyị aka, anya akpọọ anyị. E nweghị onye nyeere anyị aka.+ Mba anyị nọ na-atụsi anya ike ka ha nyere anyị aka azọpụtalighị anyị.+
17 Ìgwè ndị agha Fero niile agaghị enyere eze Juda aka ọ bụla+ mgbe ndị agha Babịlọn ga-eji ájá rụọ mgbidi siri ike iji nọchibido obodo a.