-
Jeremaya 23:16, 17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị:
“Unu egela ntị n’ihe ndị amụma, ndị na-eburu unu amụma, na-ekwu.+
Ha na-eduhie unu.*
Ọ bụ ha na-echepụta ihe ha sị na ha hụrụ n’ọhụụ.+
Ọ bụghị mụnwa bụ́ Jehova na-agwa ha ya.+
Ha na-agwakwa ndị niile kpọchiri obi ha na-eme ihe ọjọọ, sị,
‘Ọdachi ọ bụla agaghị adakwasị unu.’+
-
-
Jeremaya 28:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 N’otu afọ ahụkwa, ná mmalite ọchịchị Zedekaya+ bụ́ eze Juda, n’ọnwa nke ise, n’afọ nke anọ n’ọchịchị ya, Hananaya onye amụma, bụ́ nwa Azọ, onye Gibiọn,+ gwara m n’ụlọ Jehova n’ihu ndị nchụàjà nakwa n’ihu mmadụ niile, sị: 2 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘M ga-agbaji yok eze Babịlọn.+
-