Jeremaya 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova kwuru, sị: “Onye tụkwasịrị mmadụ nkịtị obi,+Onye ji ike mmadụ nwee nchekwube,+Onye obi ya na-adịghịzi n’ebe Jehova nọ, a ga-abụ ya ọnụ. Jeremaya 42:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 ma na-asị: “Mba, kama anyị ga-aga Ijipt biri,+ ebe anyị na-agaghị ahụ agha, ebe anyị na-agaghịkwa anụ ụda opi e ji akpọkọta ndị agha, ebe agụụ na-agaghịkwa agụ anyị, ebe ahụ ka anyị ga-ebi,”
5 Jehova kwuru, sị: “Onye tụkwasịrị mmadụ nkịtị obi,+Onye ji ike mmadụ nwee nchekwube,+Onye obi ya na-adịghịzi n’ebe Jehova nọ, a ga-abụ ya ọnụ.
14 ma na-asị: “Mba, kama anyị ga-aga Ijipt biri,+ ebe anyị na-agaghị ahụ agha, ebe anyị na-agaghịkwa anụ ụda opi e ji akpọkọta ndị agha, ebe agụụ na-agaghịkwa agụ anyị, ebe ahụ ka anyị ga-ebi,”