5 Ndị na-asị, ‘Olee mgbe ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ ga-agafe+ ka anyị ree ọka?
Oleekwa mgbe Ụbọchị Izu Ike+ ga-agafe ka anyị bupụta ọka ree?
Ka anyị wee mee ka efa e ji atụ̀ ihe dịkwuo ntakịrị,
Meekwa ka shekel ole a na-ere ihe gbagoo,
Jirikwa ihe wayo e ji atụ̀ ihe ghọgbuo ndị mmadụ.+