Jeremaya 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Onye ọ bụla n’ime unu kpachara anya n’ebe onye agbata obi ya nọ,N’ihi na onye agbata obi unu nke ọ bụla bụ onye nkwutọ.+ Unu atụkwasịkwala nwanne unu ọ bụla obi,N’ihi na nwanne unu nke ọ bụla bụ onye aghụghọ.+
4 “Onye ọ bụla n’ime unu kpachara anya n’ebe onye agbata obi ya nọ,N’ihi na onye agbata obi unu nke ọ bụla bụ onye nkwutọ.+ Unu atụkwasịkwala nwanne unu ọ bụla obi,N’ihi na nwanne unu nke ọ bụla bụ onye aghụghọ.+