Aịzaya 24:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ala a na-eru uju.*+ O nweghịzi uru ọ bara. Elu ala akpọọla nkụ. Ike agwụla ya. Ndị ukwu nọ n’ala a ataala ahụ́. Joel 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 E bibiela ihe ndị dị n’ubi, ala na-eru uju,+N’ihi na e bibiela ọka,* mmanya ọhụrụ ataala, mmanụ anakwaghị agbapụta.+
4 Ala a na-eru uju.*+ O nweghịzi uru ọ bara. Elu ala akpọọla nkụ. Ike agwụla ya. Ndị ukwu nọ n’ala a ataala ahụ́.
10 E bibiela ihe ndị dị n’ubi, ala na-eru uju,+N’ihi na e bibiela ọka,* mmanya ọhụrụ ataala, mmanụ anakwaghị agbapụta.+