5 Ndị isi ọnụmara ebo Juda na ebo Benjamin nakwa ndị nchụàjà na ndị Livaị, onye ọ bụla ezi Chineke metụrụ aka n’obi,* wee kwadebe ịla ka ha gaa rụghachi ụlọ Jehova, nke dị na Jeruselem.
17 “N’ihi ya, kwuo, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “M ga-esi ná mba dị iche iche kpọkọta unu, sikwa n’ala dị iche iche a chụgara unu chịkọta unu. M ga-enyekwa unu ala Izrel.+
11 A ga-akpọkọta ndị Juda na ndị Izrel ka ha dịrị n’otu.+ Ha ga-eme otu onye onyeisi ha wee si n’ala ahụ pụọ, n’ihi na ụbọchị Jezril ga-abụ ụbọchị ukwu.+